-
Levitikọs 7:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 A gaghị eri anụ ọ bụla metụrụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha. A ga-akpọ ya ọkụ. Onye ọ bụla dị ọcha nwere ike iri anụ dị ọcha.