Levitikọs 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nwere ike iji abụba anụ nwụrụ anwụ na abụba anụ a dọgburu adọgbu mee ihe ọ bụla ọzọ, ma unu erila ya eri.+
24 E nwere ike iji abụba anụ nwụrụ anwụ na abụba anụ a dọgburu adọgbu mee ihe ọ bụla ọzọ, ma unu erila ya eri.+