Levitikọs 7:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Onye ọ bụla chọrọ ịchụrụ Jehova àjà udo ga-ewetara Jehova ụfọdụ n’ime anụ ọ ga-eji chụọ àjà udo ahụ.+
29 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Onye ọ bụla chọrọ ịchụrụ Jehova àjà udo ga-ewetara Jehova ụfọdụ n’ime anụ ọ ga-eji chụọ àjà udo ahụ.+