Levitikọs 7:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 otú Jehova nyere Mosis n’iwu n’Ugwu Saịnaị+ n’ụbọchị o nyere ndị Izrel iwu n’ala ịkpa Saịnaị ka ha na-achụrụ Jehova àjà.+
38 otú Jehova nyere Mosis n’iwu n’Ugwu Saịnaị+ n’ụbọchị o nyere ndị Izrel iwu n’ala ịkpa Saịnaị ka ha na-achụrụ Jehova àjà.+