-
Levitikọs 8:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Mosis gburu ya, weretụ ọbara ya tee n’ọnụ ọnụ ntị aka nri Erọn nakwa na mkpịsị aka ukwu nke aka nri ya nakwa na mkpịsị ụkwụ ukwu nke ụkwụ aka nri ya.
-