Levitikọs 8:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Mosis gwaziri Erọn na ụmụ ya ndị nwoke, sị: “Sienụ+ anụ ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Unu ga-anọkwa ebe ahụ rie ya na achịcha ndị dị na nkata e ji ahọpụta ndị nchụàjà, otú e nyere m n’iwu, sị, ‘Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eri ya.’+
31 Mosis gwaziri Erọn na ụmụ ya ndị nwoke, sị: “Sienụ+ anụ ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Unu ga-anọkwa ebe ahụ rie ya na achịcha ndị dị na nkata e ji ahọpụta ndị nchụàjà, otú e nyere m n’iwu, sị, ‘Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eri ya.’+