Levitikọs 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O suru abụba si n’anụ ahụ o ji achụ àjà mmehie nakwa akụrụ ya abụọ na abụba kpuchiri imeju ya ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+
10 O suru abụba si n’anụ ahụ o ji achụ àjà mmehie nakwa akụrụ ya abụọ na abụba kpuchiri imeju ya ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+