Levitikọs 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Erọn wee chee ndị Izrel ihu, chịlie aka ya gọzie ha.+ O sikwa n’ebe ahụ ọ nọ chụọ àjà mmehie na àjà a na-esu ọkụ na àjà udo gbadata.
22 Erọn wee chee ndị Izrel ihu, chịlie aka ya gọzie ha.+ O sikwa n’ebe ahụ ọ nọ chụọ àjà mmehie na àjà a na-esu ọkụ na àjà udo gbadata.