Levitikọs 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova zitere ọkụ,+ ya amalite irepịa àjà ahụ a na-esu ọkụ na abụba ndị ahụ dị n’ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
24 Jehova zitere ọkụ,+ ya amalite irepịa àjà ahụ a na-esu ọkụ na abụba ndị ahụ dị n’ebe ịchụàjà. Mgbe ha niile hụrụ ya, ha malitere iti mkpu ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+