Levitikọs 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis wee sị Erọn: “Jehova kwuru, sị, ‘Ndị na-abịa m nso+ kwesịrị icheta na m dị nsọ. A ga-enyekwa m otuto n’ihu mmadụ niile.’” Ma Erọn gbara nkịtị.
3 Mosis wee sị Erọn: “Jehova kwuru, sị, ‘Ndị na-abịa m nso+ kwesịrị icheta na m dị nsọ. A ga-enyekwa m otuto n’ihu mmadụ niile.’” Ma Erọn gbara nkịtị.