Levitikọs 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mosis kpọziri Mishel na Elzefan, bụ́ ụmụ Ọziel,+ nwanne nna Erọn, sị ha: “Bịanụ ebe a. Sinụ n’ihu ebe nsọ buru ozu ụmụnne unu pụọ n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu.”
4 Mosis kpọziri Mishel na Elzefan, bụ́ ụmụ Ọziel,+ nwanne nna Erọn, sị ha: “Bịanụ ebe a. Sinụ n’ihu ebe nsọ buru ozu ụmụnne unu pụọ n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu.”