Levitikọs 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Aṅụla mmanya ma ọ bụ ihe ọzọ na-aba n’anya, gị na ụmụ gị ndị nwoke, mgbe unu na-abata n’ụlọikwuu nzute,+ ka unu ghara ịnwụ. Ọ bụ iwu na-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:9 Ụlọ Nche,11/15/2014, p. 1712/1/2004, p. 21-225/15/2004, p. 22
9 “Aṅụla mmanya ma ọ bụ ihe ọzọ na-aba n’anya, gị na ụmụ gị ndị nwoke, mgbe unu na-abata n’ụlọikwuu nzute,+ ka unu ghara ịnwụ. Ọ bụ iwu na-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe.