15 Ha ga na-eweta ụkwụ anụ nke bụ́ òkè dị nsọ na okpuru afọ anụ e ji achụ àjà a na-efegharị efegharị nakwa abụba nke àjà e suru ọkụ, ka e wee fegharịa àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova. Ọ ga-abụ òkè unu na ụmụ unu ga na-eketa mgbe niile,+ otú Jehova nyere n’iwu.”