Levitikọs 11:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Onye ọ bụla riri ihe ọ bụla n’anụ ahụ nwụrụ anwụ kwesịrị ịsụ uwe ya. Ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ Onye bupụrụ ozu ya kwesịrị ịsụ uwe ya. Ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:40 Ụlọ Nche,7/1/2005, p. 27
40 Onye ọ bụla riri ihe ọ bụla n’anụ ahụ nwụrụ anwụ kwesịrị ịsụ uwe ya. Ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ Onye bupụrụ ozu ya kwesịrị ịsụ uwe ya. Ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.