Levitikọs 11:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Unu ekwela ka nke ọ bụla n’ime obere ụmụ anụmanụ* mee ka unu* bụrụ ndị a na-asọ oyi. Unu ejikwala ha merụọ onwe unu, ha ewee mee ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha.+
43 Unu ekwela ka nke ọ bụla n’ime obere ụmụ anụmanụ* mee ka unu* bụrụ ndị a na-asọ oyi. Unu ejikwala ha merụọ onwe unu, ha ewee mee ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha.+