Levitikọs 11:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 N’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu,+ unu ga-edokwa onwe unu nsọ ma dị nsọ+ n’ihi na adị m nsọ.+ Unu ejila obere anụmanụ* ọ bụla na-agagharị n’ala mee onwe unu ka unu ghara ịdị ọcha.
44 N’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu,+ unu ga-edokwa onwe unu nsọ ma dị nsọ+ n’ihi na adị m nsọ.+ Unu ejila obere anụmanụ* ọ bụla na-agagharị n’ala mee onwe unu ka unu ghara ịdị ọcha.