-
Levitikọs 12:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 “‘Ọ bụrụ na ọ mụrụ nwa nwaanyị, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị iri na anọ, otú ọ na-abụ onye na-adịghị ọcha mgbe ọ na-ahụ nsọ ya. Ọ ka ga na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha ruo ụbọchị iri isii na isii na-esonụ n’ihi ọbara gbara ya.
-