Levitikọs 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ, ọ ga-anwụta nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ.+ A ga-eji otu chụọ àjà a na-esu ọkụ, jiri otu chụọ àjà mmehie. Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya, ọ ga-adịkwa ọcha. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:8 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 23
8 Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ, ọ ga-anwụta nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ.+ A ga-eji otu chụọ àjà a na-esu ọkụ, jiri otu chụọ àjà mmehie. Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya, ọ ga-adịkwa ọcha.