Levitikọs 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ ga-efesa ọbara ahụ ugboro asaa n’ahụ́ onye ekpenta ahụ na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha, kwuokwa na ọ dịla ọcha. Ọ ga-ahapụzi nnụnụ ahụ dị ndụ ka o feba n’ọhịa.+
7 Ọ ga-efesa ọbara ahụ ugboro asaa n’ahụ́ onye ekpenta ahụ na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha, kwuokwa na ọ dịla ọcha. Ọ ga-ahapụzi nnụnụ ahụ dị ndụ ka o feba n’ọhịa.+