Levitikọs 14:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye nchụàjà ga-akpụrụ otu ebule chụọ n’àjà ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma,+ ya na otu lọg mmanụ ahụ. Ọ ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+
12 Onye nchụàjà ga-akpụrụ otu ebule chụọ n’àjà ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma,+ ya na otu lọg mmanụ ahụ. Ọ ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+