Levitikọs 14:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 nwụtakwa nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, nke aka ruru ya. A ga-eji otu chụọ àjà mmehie, jiri nke ọzọ chụọ àjà a na-esu ọkụ.+
22 nwụtakwa nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, nke aka ruru ya. A ga-eji otu chụọ àjà mmehie, jiri nke ọzọ chụọ àjà a na-esu ọkụ.+