Levitikọs 14:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ọ ga-ahụ na a kwaturu ụlọ ahụ, ma nkume ya niile ma osisi ya niile ma ájá ụrọ niile e ji techie ya. Ọ ga-ahụkwa na e bugara ha n’azụ obodo, n’ebe a na-ekpofu ihe na-adịghị ọcha.+
45 Ọ ga-ahụ na a kwaturu ụlọ ahụ, ma nkume ya niile ma osisi ya niile ma ájá ụrọ niile e ji techie ya. Ọ ga-ahụkwa na e bugara ha n’azụ obodo, n’ebe a na-ekpofu ihe na-adịghị ọcha.+