Levitikọs 15:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ụbọchị nke asatọ, ọ ga-anwụrụ nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ+ bịa n’ihu Jehova n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Ọ ga-enye ha onye nchụàjà.
14 N’ụbọchị nke asatọ, ọ ga-anwụrụ nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ+ bịa n’ihu Jehova n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Ọ ga-enye ha onye nchụàjà.