Levitikọs 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “‘Ọ bụrụ na ọbara agbapụta nwaanyị n’ahụ́, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa maka nsọ ya ọ na-ahụ.+ Onye ọ bụla metụrụ ya aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+
19 “‘Ọ bụrụ na ọbara agbapụta nwaanyị n’ahụ́, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa maka nsọ ya ọ na-ahụ.+ Onye ọ bụla metụrụ ya aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+