Levitikọs 15:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụrụ na ya na nwoke enwee mmekọahụ,* ọbara nsọ ya emesa ya,+ nwoke ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa. Àkwà* ọ bụla nwoke ahụ dinara ala na ya ga-abụ ihe na-adịghị ọcha.
24 Ọ bụrụ na ya na nwoke enwee mmekọahụ,* ọbara nsọ ya emesa ya,+ nwoke ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa. Àkwà* ọ bụla nwoke ahụ dinara ala na ya ga-abụ ihe na-adịghị ọcha.