Levitikọs 15:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Àkwà* ọ bụla o dinara na ya n’ụbọchị ndị ahụ ọbara na-agbapụta ya n’ahụ́ ga-abụ ihe na-adịghị ọcha, otú ọ na-adị n’oge ọ na-ahụ nsọ ya.+ Ihe ọ bụla ọ nọkwara ọdụ na ya ga-abụ ihe na-adịghị ọcha, otú ọ na-adị n’oge ọ na-ahụ nsọ ya.
26 Àkwà* ọ bụla o dinara na ya n’ụbọchị ndị ahụ ọbara na-agbapụta ya n’ahụ́ ga-abụ ihe na-adịghị ọcha, otú ọ na-adị n’oge ọ na-ahụ nsọ ya.+ Ihe ọ bụla ọ nọkwara ọdụ na ya ga-abụ ihe na-adịghị ọcha, otú ọ na-adị n’oge ọ na-ahụ nsọ ya.