Levitikọs 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ọ ga-egbu mkpi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, nke bụ́ maka ndị Izrel.+ Ọ ga-ewebata ọbara ya n’ime ebe ahụ e gechiri ákwà mgbochi+ ma were ọbara ya+ mee ihe o ji ọbara oké ehi ahụ mee. Ọ ga-efesa ya n’ihu okwuchi Igbe ahụ. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:15 Ụlọ Nche,2/15/1998, p. 12, 17
15 “Ọ ga-egbu mkpi ahụ bụ́ maka àjà mmehie, nke bụ́ maka ndị Izrel.+ Ọ ga-ewebata ọbara ya n’ime ebe ahụ e gechiri ákwà mgbochi+ ma were ọbara ya+ mee ihe o ji ọbara oké ehi ahụ mee. Ọ ga-efesa ya n’ihu okwuchi Igbe ahụ.