Levitikọs 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Iwu a ga-eme ka ndị Izrel na-ewetaziri Jehova anụ ndị ha na-anọ n’èzí achụ n’àjà. Ha ga na-ewetara ha onye nchụàjà n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Ha ga-eji ha na-achụrụ Jehova àjà udo.+
5 Iwu a ga-eme ka ndị Izrel na-ewetaziri Jehova anụ ndị ha na-anọ n’èzí achụ n’àjà. Ha ga na-ewetara ha onye nchụàjà n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute. Ha ga-eji ha na-achụrụ Jehova àjà udo.+