Levitikọs 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Kama o kwesịrị iweta ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka o jiri ya chụọrọ Jehova àjà. Onye ọ bula na-emeghị otú a, a ga-egbu ya.*+
9 Kama o kwesịrị iweta ya n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka o jiri ya chụọrọ Jehova àjà. Onye ọ bula na-emeghị otú a, a ga-egbu ya.*+