Levitikọs 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ọ bụla ma ọ bụ onye mbịarambịa ọ bụla nke binyeere unu erie ụdị ọbara ọ bụla,+ m ga-ajụ onye* ahụ na-eri ọbara, m ga-egbukwa ya.* Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:10 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 39 Ụlọ Nche,11/15/2014, p. 10-116/15/1991, p. 9
10 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ọ bụla ma ọ bụ onye mbịarambịa ọ bụla nke binyeere unu erie ụdị ọbara ọ bụla,+ m ga-ajụ onye* ahụ na-eri ọbara, m ga-egbukwa ya.*