Levitikọs 17:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi na ndụ* anụ ahụ́ dị n’ọbara ya.+ Enyekwala m ya unu ka unu jiri ya na-ekpuchiri onwe* unu mmehie,+ maka na ọ bụ ọbara na-ekpuchi mmehie+ n’ihi na ndụ* dị na ya. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:11 ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 75 Ụlọ Nche,6/15/2004, p. 156/15/1991, p. 9
11 N’ihi na ndụ* anụ ahụ́ dị n’ọbara ya.+ Enyekwala m ya unu ka unu jiri ya na-ekpuchiri onwe* unu mmehie,+ maka na ọ bụ ọbara na-ekpuchi mmehie+ n’ihi na ndụ* dị na ya.