Levitikọs 17:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke binyeere unu na-achụ nta wee nwụde anụ ọhịa ma ọ bụ nnụnụ a na-eri eri, ọ ga-egbu ya ma hapụ ya ka ọbara ya gbapụchaa.+ Ọ ga-ekpochikwa ọbara ya ájá. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:13 Baịbụl Na-akụziri Anyị, p. 139 Bible Na-akụzi, p. 129 Ụlọ Nche,6/15/2004, p. 1510/15/2000, p. 30-31
13 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke binyeere unu na-achụ nta wee nwụde anụ ọhịa ma ọ bụ nnụnụ a na-eri eri, ọ ga-egbu ya ma hapụ ya ka ọbara ya gbapụchaa.+ Ọ ga-ekpochikwa ọbara ya ájá.
17:13 Baịbụl Na-akụziri Anyị, p. 139 Bible Na-akụzi, p. 129 Ụlọ Nche,6/15/2004, p. 1510/15/2000, p. 30-31