Levitikọs 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na ndụ* ụdị anụ ahụ́ ọ bụla bụ ọbara ya, n’ihi na ndụ* ya dị n’ọbara ya. Ọ bụ ya mere m ji gwa ndị Izrel, sị: “Unu erila ọbara nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla n’ihi na ndụ* ụdị anụ ahụ́ ọ bụla bụ ọbara ya. A ga-egbu onye ọ bụla na-eri ya.”+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:14 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 41 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 39
14 N’ihi na ndụ* ụdị anụ ahụ́ ọ bụla bụ ọbara ya, n’ihi na ndụ* ya dị n’ọbara ya. Ọ bụ ya mere m ji gwa ndị Izrel, sị: “Unu erila ọbara nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla n’ihi na ndụ* ụdị anụ ahụ́ ọ bụla bụ ọbara ya. A ga-egbu onye ọ bụla na-eri ya.”+