Levitikọs 18:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘Gị na nwanne gị nwaanyị enwela mmekọahụ, ma ọ̀ bụ nwa nwaanyị nna gị mụrụ ma ọ̀ bụ nwa nwaanyị nne gị mụrụ, ma à mụrụ gị na ya n’otu ụlọ ma à mụrụ ya n’ebe ọzọ.+
9 “‘Gị na nwanne gị nwaanyị enwela mmekọahụ, ma ọ̀ bụ nwa nwaanyị nna gị mụrụ ma ọ̀ bụ nwa nwaanyị nne gị mụrụ, ma à mụrụ gị na ya n’otu ụlọ ma à mụrụ ya n’ebe ọzọ.+