Levitikọs 18:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Gị na nwaanyị ọ bụla na nwa ya nwaanyị enwela mmekọahụ.+ Alụrụla nwa nwaanyị nwa ya nwoke mụrụ ma ọ bụ nwa nwaanyị nwa ya nwaanyị mụrụ ka gị na ya na-enwe mmekọahụ. Ha na ya bụ otu ọbara. Ọ bụ omume rụrụ arụ.*
17 “‘Gị na nwaanyị ọ bụla na nwa ya nwaanyị enwela mmekọahụ.+ Alụrụla nwa nwaanyị nwa ya nwoke mụrụ ma ọ bụ nwa nwaanyị nwa ya nwaanyị mụrụ ka gị na ya na-enwe mmekọahụ. Ha na ya bụ otu ọbara. Ọ bụ omume rụrụ arụ.*