Levitikọs 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘Nwoke na anụmanụ ekwesịghị inwe mmekọahụ. Nwoke mere otú ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha. Nwaanyị ekwesịghịkwa ịgakwuru anụmanụ ka ya na ya nwee mmekọahụ.+ Ọ bụ arụ. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:23 Ụlọ Nche,7/15/2003, p. 27
23 “‘Nwoke na anụmanụ ekwesịghị inwe mmekọahụ. Nwoke mere otú ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha. Nwaanyị ekwesịghịkwa ịgakwuru anụmanụ ka ya na ya nwee mmekọahụ.+ Ọ bụ arụ.