Levitikọs 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “‘Unu emela nke ọ bụla n’ime ihe ndị a ka unu ghara ịbụ ndị na-adịghị ọcha, n’ihi na ọ bụ ihe ndị a niile ka mba ndị m na-achụpụrụ unu nọ na-eme wee bụrụ ndị na-adịghị ọcha.+
24 “‘Unu emela nke ọ bụla n’ime ihe ndị a ka unu ghara ịbụ ndị na-adịghị ọcha, n’ihi na ọ bụ ihe ndị a niile ka mba ndị m na-achụpụrụ unu nọ na-eme wee bụrụ ndị na-adịghị ọcha.+