Levitikọs 18:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 A gaghịkwa achụpụ unu n’ala a otú a ga-achụpụ* mba ndị bi na ya tupu unu erute maka na unu agaghị emerụ ala a.
28 A gaghịkwa achụpụ unu n’ala a otú a ga-achụpụ* mba ndị bi na ya tupu unu erute maka na unu agaghị emerụ ala a.