Levitikọs 18:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Unu ga na-eme ihe niile m chọrọ ka unu na-eme ma ghara ime nke ọ bụla n’omenala rụrụ arụ ndị bi tupu unu erute nọ na-eme,+ ka omume ndị ahụ ghara ime ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”
30 Unu ga na-eme ihe niile m chọrọ ka unu na-eme ma ghara ime nke ọ bụla n’omenala rụrụ arụ ndị bi tupu unu erute nọ na-eme,+ ka omume ndị ahụ ghara ime ka unu bụrụ ndị na-adịghị ọcha. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”