Levitikọs 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘Mgbe unu na-ewe ihe ubi n’ala unu, unu ewerechala ihe niile dị n’ọnụ ọnụ ubi unu. Unu atụtụkwala ihe unu hapụrụ* n’ihe ubi unu.+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:9 Ụlọ Nche,6/15/2006, p. 22-2312/1/2003, p. 17
9 “‘Mgbe unu na-ewe ihe ubi n’ala unu, unu ewerechala ihe niile dị n’ọnụ ọnụ ubi unu. Unu atụtụkwala ihe unu hapụrụ* n’ihe ubi unu.+