Levitikọs 19:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu aghọrọla mkpụrụ unu ghọfọrọ n’ubi vaịn unu. Unu atụtụkwala mkpụrụ vaịn dasasịrị n’ubi vaịn unu. Unu ga-ahapụ ha maka ndị ogbenye+ na ndị mbịarambịa. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
10 Unu aghọrọla mkpụrụ unu ghọfọrọ n’ubi vaịn unu. Unu atụtụkwala mkpụrụ vaịn dasasịrị n’ubi vaịn unu. Unu ga-ahapụ ha maka ndị ogbenye+ na ndị mbịarambịa. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.