Levitikọs 19:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Unu ga-ewere onye mbịarambịa binyeere unu ka nwa afọ.+ Unu ga-ahụkwa ya n’anya otú unu hụrụ onwe unu n’anya, n’ihi na e nwere mgbe unu bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:34 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2021, p. 12
34 Unu ga-ewere onye mbịarambịa binyeere unu ka nwa afọ.+ Unu ga-ahụkwa ya n’anya otú unu hụrụ onwe unu n’anya, n’ihi na e nwere mgbe unu bụ ndị mbịarambịa n’Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.