Levitikọs 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na onye Izrel ọ bụla ma ọ bụ onye mbịarambịa ọ bụla nke bi n’Izrel enye Molek nwa ya ọ bụla,* a ga-egburịrị ya.+ Ndị obodo unu ga-eji nkume tụgbuo ya.
2 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na onye Izrel ọ bụla ma ọ bụ onye mbịarambịa ọ bụla nke bi n’Izrel enye Molek nwa ya ọ bụla,* a ga-egburịrị ya.+ Ndị obodo unu ga-eji nkume tụgbuo ya.