Levitikọs 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 m ga-ajụ onye ahụ na ezinụlọ ya.+ M ga-egbu onye ahụ,* gbuokwa ndị niile sooro ya kpawa àgwà ka ndị akwụna wee hapụ m fewe Molek.
5 m ga-ajụ onye ahụ na ezinụlọ ya.+ M ga-egbu onye ahụ,* gbuokwa ndị niile sooro ya kpawa àgwà ka ndị akwụna wee hapụ m fewe Molek.