Levitikọs 20:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị, ya na nne nwunye ya enweekwa mmekọahụ, ọ bụ omume rụrụ arụ.*+ A ga-egbu ya na ha ma kpọọ ha ọkụ,*+ ka omume rụrụ arụ ghara ịdịrị gawa n’ebe unu bi.
14 “‘Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị, ya na nne nwunye ya enweekwa mmekọahụ, ọ bụ omume rụrụ arụ.*+ A ga-egbu ya na ha ma kpọọ ha ọkụ,*+ ka omume rụrụ arụ ghara ịdịrị gawa n’ebe unu bi.