Levitikọs 20:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ya mere m ji sị unu: “Unu ga-eweghara ala ha. M ga-enyekwa ya unu ka ọ bụrụ nke unu, bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye mere ka unu dị iche ná ndị niile ọzọ.”+
24 Ọ bụ ya mere m ji sị unu: “Unu ga-eweghara ala ha. M ga-enyekwa ya unu ka ọ bụrụ nke unu, bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye mere ka unu dị iche ná ndị niile ọzọ.”+