-
Levitikọs 21:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ma, o nwere ike imerụ onwe ya n’ihi onye ikwu ya nke ya na ya bụ otu ọbara, ya bụ, nne ya, nna ya, nwa ya nwoke, nwa ya nwaanyị ma ọ bụ nwanne ya nwoke.
-