Levitikọs 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ gaghị apụ n’ụlọikwuu. Ọ gaghịkwa emerụ ụlọikwuu Chineke ya+ n’ihi na ihe àmà nke na-egosi na e nyefeela ya n’aka Chineke, bụ́ mmanụ Chineke ya tere ya,+ dị n’isi ya. Abụ m Jehova.
12 Ọ gaghị apụ n’ụlọikwuu. Ọ gaghịkwa emerụ ụlọikwuu Chineke ya+ n’ihi na ihe àmà nke na-egosi na e nyefeela ya n’aka Chineke, bụ́ mmanụ Chineke ya tere ya,+ dị n’isi ya. Abụ m Jehova.