Levitikọs 22:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ka ha kpachara anya n’otú ha si emetụ ihe ndị dị nsọ ndị Izrel na-eweta aka nakwa ihe ndị ha na-enye m,+ ka ha ghara imebi aha nsọ m.+ Abụ m Jehova.
2 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ka ha kpachara anya n’otú ha si emetụ ihe ndị dị nsọ ndị Izrel na-eweta aka nakwa ihe ndị ha na-enye m,+ ka ha ghara imebi aha nsọ m.+ Abụ m Jehova.