Levitikọs 22:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ gaghịkwa eri anụ ọ bụla nwụrụ anwụ ma ọ bụ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu, ka ọ ghara ime ka ọ bụrụ onye na-adịghị ọcha.+ Abụ m Jehova.
8 Ọ gaghịkwa eri anụ ọ bụla nwụrụ anwụ ma ọ bụ ihe ọ bụla anụ ọhịa dọgburu, ka ọ ghara ime ka ọ bụrụ onye na-adịghị ọcha.+ Abụ m Jehova.